August 1
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
August 1 bu ubochi mbu na onwa ana-kpo August. Na Gregorian calendar, August 1 bu ubochi nke 213th (214th na mgbe afo bu nke ana-kpo leap year). Anyi nwere na onu agugu, ubochi ruru 152 tupu mgbe afo na agwu.